Ezikiel 24:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 “Nwa nke mmadụ, m ga-anapụ gị onye ị hụrụ n’anya n’otu ntabi anya.+ Erula uju.* Ebela ákwá. Anya mmiri agbakwala gị.
16 “Nwa nke mmadụ, m ga-anapụ gị onye ị hụrụ n’anya n’otu ntabi anya.+ Erula uju.* Ebela ákwá. Anya mmiri agbakwala gị.