21 ‘Gwa ndị Izrel, sị: “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị, ‘M ga-emerụ ụlọ nsọ m,+ nke bụ́ ebe unu ji anya isi na ebe unu hụrụ n’anya nakwa ebe unu ji kpọrọ ezigbo ihe. A ga-eji mma agha gbuo ụmụ unu ndị nwoke na ụmụ unu ndị nwaanyị, bụ́ ndị unu hapụrụ n’obodo a.+