Ezikiel 24:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Unu ga-eke ákwà isi unu, yirikwa akpụkpọ ụkwụ unu. Unu agaghị eru uju. Unu agaghịkwa ebe ákwá. A ga-ebibi unu n’ihi mmehie unu.+ Unu ga na-elekwa ibe unu anya na-asụ ude.
23 Unu ga-eke ákwà isi unu, yirikwa akpụkpọ ụkwụ unu. Unu agaghị eru uju. Unu agaghịkwa ebe ákwá. A ga-ebibi unu n’ihi mmehie unu.+ Unu ga na-elekwa ibe unu anya na-asụ ude.