Ezikiel 24:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 N’ụbọchị ahụ, ị ga-emeghe ọnụ gị, gwa onye ahụ gbapụrụ agbapụ okwu. Ị gaghịzi agba nkịtị.+ Ha ga-ejikwa gị mara ihe ga-eme ha. Ha ga-amarakwa na m bụ Jehova.” Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 24:27 Ụlọ Nche,7/1/2007, p. 13-1412/1/2003, p. 29
27 N’ụbọchị ahụ, ị ga-emeghe ọnụ gị, gwa onye ahụ gbapụrụ agbapụ okwu. Ị gaghịzi agba nkịtị.+ Ha ga-ejikwa gị mara ihe ga-eme ha. Ha ga-amarakwa na m bụ Jehova.”