-
Ezikiel 25:4Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
4 N’ihi ya, m ga-enyefe unu n’aka ndị Ọwụwa Anyanwụ. Ebe unu bi ka ha ga-arụ ebe ha ga-ebi. Ha ga-amakwa ụlọikwuu ha ebe unu mara nke unu. Ha ga-ata mkpụrụ osisi unu, ṅụọkwa mmiri ara ehi unu.
-