Ezikiel 25:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 m ga-eme ka ndị iro bịa lụso ndị Moab bi n’ókè Moab na mba ndị ọzọ agha. Ndị Moab a bi ná mkpọda ugwu, ebe ndị mere ka Moab maa mma, ya bụ, Bet-jeshimọt, Bel-mion, nakwa Kiriateyim.+
9 m ga-eme ka ndị iro bịa lụso ndị Moab bi n’ókè Moab na mba ndị ọzọ agha. Ndị Moab a bi ná mkpọda ugwu, ebe ndị mere ka Moab maa mma, ya bụ, Bet-jeshimọt, Bel-mion, nakwa Kiriateyim.+