Ezikiel 27:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Gwa Taya, sị,‘Gịnwa, bụ́ onye bi n’ọnụ ọnụ oké osimiri,Onye ya na ndị bi n’ọtụtụ agwaetiti na-azụkọ ahịa,Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: “Taya, ị sịrị, ‘Abụ m ebe mma ruru gwụ.’+
3 Gwa Taya, sị,‘Gịnwa, bụ́ onye bi n’ọnụ ọnụ oké osimiri,Onye ya na ndị bi n’ọtụtụ agwaetiti na-azụkọ ahịa,Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: “Taya, ị sịrị, ‘Abụ m ebe mma ruru gwụ.’+