Ezikiel 27:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ndị Gibal+ ma nke a na-akọ* na ndị ọrụ ha nwere nkà na-arachi oghere ndị dị na gị.+ Ụgbọ mmiri niile a na-akwọ n’oké osimiri na ndị na-arụ ọrụ na ha bịakwutere gị ka ha ree ngwá ahịa ha.
9 Ndị Gibal+ ma nke a na-akọ* na ndị ọrụ ha nwere nkà na-arachi oghere ndị dị na gị.+ Ụgbọ mmiri niile a na-akwọ n’oké osimiri na ndị na-arụ ọrụ na ha bịakwutere gị ka ha ree ngwá ahịa ha.