-
Ezikiel 27:11Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
11 Ndị Avad, ndị so ná ndị agha gị, nọ gburugburu n’elu mgbidi gị.
Ụmụ nwoke ndị obi siri ike nọ n’ụlọ elu gị.
Ha kokwasịrị ọta ha dị okirikiri ná mgbidi gị gbaa gburugburu.
Ọ bụ ha mere ka ị bụrụ ebe mma ruru gwụ.
-