Ezikiel 29:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 M ga-ahapụ gị n’ala ịkpa, gị na azụ̀ niile dị n’Osimiri Naịl gị. Ị ga-ada n’ọhịa. A gaghị achịkọta gị. A gaghịkwa atụtụkọta gị.+ M ga-eme ka anụ ọhịa na nnụnụ rie gị.+
5 M ga-ahapụ gị n’ala ịkpa, gị na azụ̀ niile dị n’Osimiri Naịl gị. Ị ga-ada n’ọhịa. A gaghị achịkọta gị. A gaghịkwa atụtụkọta gị.+ M ga-eme ka anụ ọhịa na nnụnụ rie gị.+