Ezikiel 30:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 M ga-eme ka aka eze Babịlọn dị ike.*+ M ga-enyekwa ya mma agha m.+ M ga-agbaji aka Fero. Ọ ga-anọkwa n’ihu eze Babịlọn na-asụsi ude ike ka onye nọ n’ọnụ ọnwụ.
24 M ga-eme ka aka eze Babịlọn dị ike.*+ M ga-enyekwa ya mma agha m.+ M ga-agbaji aka Fero. Ọ ga-anọkwa n’ihu eze Babịlọn na-asụsi ude ike ka onye nọ n’ọnụ ọnwụ.