Ezikiel 32:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ili ndị mmadụ nọ n’obodo ya dị n’ime ime olulu.* Ozu ndị ya niile tọgbọkwa gburugburu ili ya. E ji mma agha gbuo ha niile, n’ihi na mgbe ha dị ndụ, ha mere ka ndị mmadụ na-atụ ụjọ.
23 Ili ndị mmadụ nọ n’obodo ya dị n’ime ime olulu.* Ozu ndị ya niile tọgbọkwa gburugburu ili ya. E ji mma agha gbuo ha niile, n’ihi na mgbe ha dị ndụ, ha mere ka ndị mmadụ na-atụ ụjọ.