25 Ha busaara ya àkwà n’ebe ndị e gburu egbu nọ. Ozu ndị ya niile tọgbọkwa gburugburu ili ya. Ha niile bụ ndị a na-ebighị úgwù, ndị e ji mma agha gbuo, maka na mgbe ha dị ndụ, ha na-emenye ndị mmadụ egwu. Ihere ga-eme ha na ndị na-abanye n’olulu. E busara Ịlam ebe ndị e gburu egbu nọ.