Ezikiel 33:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 “Nwa nke mmadụ, gwa ndị obodo gị,+ sị,“‘Ọ bụrụ na mụ emee ka e jiri mma agha bịa ịlụso ndị obodo ọ bụla agha,+ ọ bụrụkwa na ndị obodo ahụ niile emee otu nwoke onye nche ha,
2 “Nwa nke mmadụ, gwa ndị obodo gị,+ sị,“‘Ọ bụrụ na mụ emee ka e jiri mma agha bịa ịlụso ndị obodo ọ bụla agha,+ ọ bụrụkwa na ndị obodo ahụ niile emee otu nwoke onye nche ha,