Ezikiel 33:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 “Nwa nke mmadụ, m họpụtara gị ka ị bụrụ onye nche ndị Izrel. Ọ bụrụ na ị nụ ihe ọ bụla n’ọnụ m, dọọ ha aka ná ntị otú m gwara gị dọọ ha.+ Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 33:7 Ezigbo Ofufe, p. 122, 125
7 “Nwa nke mmadụ, m họpụtara gị ka ị bụrụ onye nche ndị Izrel. Ọ bụrụ na ị nụ ihe ọ bụla n’ọnụ m, dọọ ha aka ná ntị otú m gwara gị dọọ ha.+