Ezikiel 33:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ma, ọ bụrụ na ị dọọ onye ajọ omume aka ná ntị ka ọ gbanwee àgwà ya, ya ajụ ịgbanwe, ọ ga-anwụ n’ihi mmehie ya,+ ma ị gbarala isi onwe gị.*+
9 Ma, ọ bụrụ na ị dọọ onye ajọ omume aka ná ntị ka ọ gbanwee àgwà ya, ya ajụ ịgbanwe, ọ ga-anwụ n’ihi mmehie ya,+ ma ị gbarala isi onwe gị.*+