Ezikiel 33:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 “Nwa nke mmadụ, gwa ndị Izrel, sị, ‘Unu sịrị: “Mmehie anyị na ajọ omume anyị na-anyịgbu anyị, na-eme ka anyị gharazie ịba uru.+ Oleezi otú anyị ga-esi dịrị ndụ?”’+
10 “Nwa nke mmadụ, gwa ndị Izrel, sị, ‘Unu sịrị: “Mmehie anyị na ajọ omume anyị na-anyịgbu anyị, na-eme ka anyị gharazie ịba uru.+ Oleezi otú anyị ga-esi dịrị ndụ?”’+