Ezikiel 33:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 onye ajọ omume ahụ agaa weghachi ihe e ji gbaa ibé,+ kwụọ ụgwọ ihe o zuuru,+ biwe ndụ dị mma, kwụsịkwa ime ihe ọjọọ, ọ ga-adịrị ndụ na-aga.+ Ọ gaghị anwụ.
15 onye ajọ omume ahụ agaa weghachi ihe e ji gbaa ibé,+ kwụọ ụgwọ ihe o zuuru,+ biwe ndụ dị mma, kwụsịkwa ime ihe ọjọọ, ọ ga-adịrị ndụ na-aga.+ Ọ gaghị anwụ.