Ezikiel 33:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 “Nwa nke mmadụ, ndị obodo gị na-agwa ibe ha banyere gị n’akụkụ mgbidi nakwa n’ọnụ ụzọ ụlọ ha.+ Onye ọ bụla n’ime ha na-agwa nwanne ya, sị, ‘Bịa ka anyị nụ ihe Jehova kwuru.’
30 “Nwa nke mmadụ, ndị obodo gị na-agwa ibe ha banyere gị n’akụkụ mgbidi nakwa n’ọnụ ụzọ ụlọ ha.+ Onye ọ bụla n’ime ha na-agwa nwanne ya, sị, ‘Bịa ka anyị nụ ihe Jehova kwuru.’