Ezikiel 33:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Ha ga-ekworo bịa nọrọ ọdụ n’ihu gị otú ndị m na-eme. Ha ga-anụ ihe ị ga-ekwu, ma ha agaghị eme ya.+ N’ihi na ha ji ọnụ ha ekwu ihe ga-atọ gị ụtọ ná ntị,* ma n’ime obi ha, ha ji anyaukwu achọ ihe ga-abara naanị ha uru.
31 Ha ga-ekworo bịa nọrọ ọdụ n’ihu gị otú ndị m na-eme. Ha ga-anụ ihe ị ga-ekwu, ma ha agaghị eme ya.+ N’ihi na ha ji ọnụ ha ekwu ihe ga-atọ gị ụtọ ná ntị,* ma n’ime obi ha, ha ji anyaukwu achọ ihe ga-abara naanị ha uru.