Ezikiel 36:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 M ga-eme ka ndị Izrel dị ọtụtụ n’elu unu, ya bụ, ndị Izrel niile. Ndị mmadụ ga-ebikwa n’obodo ndị dị n’Izrel.+ A ga-arụghachikwa ebe ndị ahụ a lara n’iyi.+
10 M ga-eme ka ndị Izrel dị ọtụtụ n’elu unu, ya bụ, ndị Izrel niile. Ndị mmadụ ga-ebikwa n’obodo ndị dị n’Izrel.+ A ga-arụghachikwa ebe ndị ahụ a lara n’iyi.+