Ezikiel 36:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Ma, burunụ ihe a n’obi: Ọ bụghị n’ihi unu ka m ga-eji eme ihe a.+ Ndị Izrel, ihere mee unu, ihere megbuokwa unu.’ Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ihe a.
32 Ma, burunụ ihe a n’obi: Ọ bụghị n’ihi unu ka m ga-eji eme ihe a.+ Ndị Izrel, ihere mee unu, ihere megbuokwa unu.’ Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ihe a.