Ezikiel 36:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 Mba ndị ga-afọdụ gburugburu unu ga-amara na mụnwa, bụ́ Jehova, arụghachila ụlọ ndị a kụturu akụtu, nakwa na m kụrụ ihe n’ala tọgbọbu nkịtị. Ọ bụ mụnwa, bụ́ Jehova, kwuru ihe a, meekwa ya.’+
36 Mba ndị ga-afọdụ gburugburu unu ga-amara na mụnwa, bụ́ Jehova, arụghachila ụlọ ndị a kụturu akụtu, nakwa na m kụrụ ihe n’ala tọgbọbu nkịtị. Ọ bụ mụnwa, bụ́ Jehova, kwuru ihe a, meekwa ya.’+