Ezikiel 38:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 M ga-eme ka azụ̀, nnụnụ, anụ ọhịa, ihe niile na-arị arị, na mmadụ niile nọ n’ụwa maa jijiji. A ga-akwada ugwu niile.+ Nkume niile dị elu ga-ada. Mgbidi niile ga-adarukwa ala.’
20 M ga-eme ka azụ̀, nnụnụ, anụ ọhịa, ihe niile na-arị arị, na mmadụ niile nọ n’ụwa maa jijiji. A ga-akwada ugwu niile.+ Nkume niile dị elu ga-ada. Mgbidi niile ga-adarukwa ala.’