Ezikiel 39:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ndị bi n’obodo niile dị n’Izrel ga-aga jiri ngwá agha dị iche iche mere nkụ, ma ọta nta ma ọta ukwu ma ụta ma akụ́ ma okpiri nwere isi ígwè* ma ube. Ha ga-eji ha mere nkụ+ ruo afọ asaa.
9 Ndị bi n’obodo niile dị n’Izrel ga-aga jiri ngwá agha dị iche iche mere nkụ, ma ọta nta ma ọta ukwu ma ụta ma akụ́ ma okpiri nwere isi ígwè* ma ube. Ha ga-eji ha mere nkụ+ ruo afọ asaa.