Ezikiel 39:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 “N’ihi ya, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: ‘M ga-akpọghachite ụmụ Jekọb a dọọrọ n’agha,+ meekwara ndị Izrel niile ebere.+ M ga-eji ịnụ ọkụ n’obi mee ka a mara na aha m dị nsọ.+
25 “N’ihi ya, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: ‘M ga-akpọghachite ụmụ Jekọb a dọọrọ n’agha,+ meekwara ndị Izrel niile ebere.+ M ga-eji ịnụ ọkụ n’obi mee ka a mara na aha m dị nsọ.+