Ezikiel 40:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 N’ọhụụ, Chineke kpọtara m n’ala Izrel kpọsa m n’elu otu ugwu dị nnọọ elu,+ ebe e nwere ihe yiri obodo n’ebe ndịda ya. Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 40:2 Ezigbo Ofufe, p. 142, 149, 152-154 Ụlọ Nche,3/1/1999, p. 9, 11
2 N’ọhụụ, Chineke kpọtara m n’ala Izrel kpọsa m n’elu otu ugwu dị nnọọ elu,+ ebe e nwere ihe yiri obodo n’ebe ndịda ya.