Ezikiel 40:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Mgbe ọ kpọtara m ebe ahụ, m hụrụ otu nwoke yiri ọla kọpa.+ O ji ụdọ ogho n’aka, jirikwa okporo ahịhịa amị e ji atụ̀ ihe.*+ O guzokwa n’ọnụ ụzọ ámá. Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 40:3 Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ, p. 1895, 1985 Ụlọ Nche,8/1/2007, p. 103/1/1999, p. 9, 14
3 Mgbe ọ kpọtara m ebe ahụ, m hụrụ otu nwoke yiri ọla kọpa.+ O ji ụdọ ogho n’aka, jirikwa okporo ahịhịa amị e ji atụ̀ ihe.*+ O guzokwa n’ọnụ ụzọ ámá.