-
Ezikiel 40:9Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
9 Ọ tụkwara ihe a rụnyere n’ụzọ e si abata n’ọnụ ụzọ ámá, tụta ya kubit asatọ. Ọ tụkwara ogidi ndị dị n’akụkụ ya, tụta ha kubit abụọ. Ihe ahụ a rụnyere n’akụkụ ụzọ e si abata n’ọnụ ụzọ ámá ahụ chere ihu n’ụlọ nsọ.
-