Ezikiel 41:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ọ banyeziri n’ọnụ ụlọ* ọzọ, tụọ igbidi ogidi dị n’akụkụ ọnụ ụzọ ya, tụta ya kubit abụọ. Ọ tụkwara obosara ọnụ ụzọ e si abanye ya, tụta ya kubit isii. Akụkụ abụọ ọnụ ụzọ ahụ* dịkwa kubit asaa.
3 Ọ banyeziri n’ọnụ ụlọ* ọzọ, tụọ igbidi ogidi dị n’akụkụ ọnụ ụzọ ya, tụta ya kubit abụọ. Ọ tụkwara obosara ọnụ ụzọ e si abanye ya, tụta ya kubit isii. Akụkụ abụọ ọnụ ụzọ ahụ* dịkwa kubit asaa.