-
Ezikiel 41:11Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
11 E nwere ụzọ abụọ dị n’agbata ọnụ ụlọ ndị ahụ dị n’akụkụ na ebe ahụ a na-arụghị ihe ọ bụla. Otu dị n’ebe ugwu, ọzọ adịrị n’ebe ndịda. Ebe ahụ a na-arụghị ihe ọ bụla dị kubit ise n’obosara gbaa gburugburu.
-