Ezikiel 41:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ọ tụkwara ụlọ nsọ ahụ, tụta ya otu narị (100) kubit n’ogologo. Ụlọ ahụ* na ahụ́ ya nakwa ebe ahụ a na-arụghị ihe ọ bụla dịkwa otu narị (100) kubit n’ogologo.
13 Ọ tụkwara ụlọ nsọ ahụ, tụta ya otu narị (100) kubit n’ogologo. Ụlọ ahụ* na ahụ́ ya nakwa ebe ahụ a na-arụghị ihe ọ bụla dịkwa otu narị (100) kubit n’ogologo.