-
Ezikiel 41:14Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
14 Ihu ụlọ nsọ ahụ, nke chere ihu n’ebe ọwụwa anyanwụ, na ebe ahụ a na-arụghị ihe ọ bụla dị otu narị (100) kubit n’obosara.