-
Ezikiel 41:17Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
17 A tụrụ elu ọnụ ụzọ ahụ, tụọkwa ọnụ ụlọ nke dị n’ime ụlọ nsọ na nke dị ná mpụta ya. A tụkwara ahụ́ ụlọ nsọ ahụ niile gbaa gburugburu.
-