Ezikiel 43:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Ụbọchị asaa ahụ zuo, malite n’ụbọchị nke asatọ+ gawa, ndị nchụàjà ga na-achụrụ unu* àjà a na-esucha ọkụ na àjà udo n’elu ebe ịchụàjà ahụ. Ihe unu ga-amasịkwa m.’+ Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ihe a.”
27 Ụbọchị asaa ahụ zuo, malite n’ụbọchị nke asatọ+ gawa, ndị nchụàjà ga na-achụrụ unu* àjà a na-esucha ọkụ na àjà udo n’elu ebe ịchụàjà ahụ. Ihe unu ga-amasịkwa m.’+ Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ihe a.”