Ezikiel 44:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ákwà ha ga-eke n’isi ga-abụ ákwà linin. Ihe ha ga-eyi n’úkwù ga-abụkwa ákwà linin.+ Ha agaghị eyi ihe ọ bụla ga-agba ha ọsụsọ.
18 Ákwà ha ga-eke n’isi ga-abụ ákwà linin. Ihe ha ga-eyi n’úkwù ga-abụkwa ákwà linin.+ Ha agaghị eyi ihe ọ bụla ga-agba ha ọsụsọ.