Ezikiel 44:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Nke kacha mma n’ime mkpụrụ mbụ niile chara acha nakwa ụdị onyinye ọ bụla unu na-enye ga-abụ nke ndị nchụàjà.+ Unu ga na-enyekwa onye nchụàjà ntụ ọka nke si ná mkpụrụ mbụ unu.+ Unu na-eme otú a, m ga na-agọzi ezinụlọ unu.+
30 Nke kacha mma n’ime mkpụrụ mbụ niile chara acha nakwa ụdị onyinye ọ bụla unu na-enye ga-abụ nke ndị nchụàjà.+ Unu ga na-enyekwa onye nchụàjà ntụ ọka nke si ná mkpụrụ mbụ unu.+ Unu na-eme otú a, m ga na-agọzi ezinụlọ unu.+