Ezikiel 47:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: “Ala a ka unu ga-ekere onwe unu ka ọ bụrụ ihe ebo iri na abụọ nke Izrel ketara. A ga-ekenye ndị si n’ezinụlọ Josef ibé ala abụọ.+ Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 47:13 Ezigbo Ofufe, p. 213-215 Ụlọ Nche,3/1/1999, p. 18, 22-23
13 Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: “Ala a ka unu ga-ekere onwe unu ka ọ bụrụ ihe ebo iri na abụọ nke Izrel ketara. A ga-ekenye ndị si n’ezinụlọ Josef ibé ala abụọ.+