18 “N’ebe ọwụwa anyanwụ, ókè ya dị malite n’agbata Haụran na Damaskọs gawa n’Osimiri Jọdan, n’agbata Gilied+ na ala Izrel. Unu ga-atụ̀ ala ahụ malite n’ókè ya n’ebe ugwu gawa n’oké osimiri dị n’ebe ọwụwa anyanwụ. Ebe ndị a bụ ókè ya n’ebe ọwụwa anyanwụ.