-
Ezikiel 47:22Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
22 Unu ga-ekere ya onwe unu ka ọ bụrụ ihe unu ketara. Unu ga-ekenyekwa ndị mbịarambịa bi n’ala unu, ndị mụrụ ụmụ n’ala unu. Unu ga-ewerekwa ha ka ụmụ amaala Izrel. Ha ga-eso unu keta ala otú ebo niile n’Izrel ketara.
-