8 N’ala nke Juda, malite n’ebe ọwụwa anyanwụ ruo n’ebe ọdịda anyanwụ, ala unu ga-ewepụta iche ga-adị puku kubit iri abụọ na puku ise (25,000) n’obosara.+ Ogologo ya ga-ahakwa ka ókè ebo ndị ọzọ, malite n’ebe ọwụwa anyanwụ ruo n’ebe ọdịda anyanwụ. Ụlọ nsọ ahụ ga-adịkwa n’etiti ya.