Ezikiel 48:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 “Ọ bụ ala a ka unu ga-ekere ebo niile n’Izrel ka ọ bụrụ ihe ha ketara.+ Ebe ndị a ga-abụ nke ha.”+ Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ihe a.
29 “Ọ bụ ala a ka unu ga-ekere ebo niile n’Izrel ka ọ bụrụ ihe ha ketara.+ Ebe ndị a ga-abụ nke ha.”+ Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ihe a.