Daniel 4:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ma, hapụnụ úkwù osisi a na mgbọrọgwụ ya n’ala, n’etiti ahịhịa ndị dị n’ọhịa. Keekwanụ ya agbụ ígwè na agbụ ọla kọpa. Ka igirigi si n’eluigwe dee ya. Ka ya na anụ ndị bi n’ọhịa nọrọ n’etiti ahịhịa dị n’ala.+ Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:15 Amụma Daniel, p. 85-86, 90-92 Ezi Udo, p. 71-72
15 Ma, hapụnụ úkwù osisi a na mgbọrọgwụ ya n’ala, n’etiti ahịhịa ndị dị n’ọhịa. Keekwanụ ya agbụ ígwè na agbụ ọla kọpa. Ka igirigi si n’eluigwe dee ya. Ka ya na anụ ndị bi n’ọhịa nọrọ n’etiti ahịhịa dị n’ala.+