Daniel 4:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 “‘Ma ebe ọ bụ na ha kwuru ka a hapụ úkwù osisi ahụ na mgbọrọgwụ ya,+ ị ga-emecha chịwakwa n’alaeze gị mgbe ị matara na Chineke na-achị n’eluigwe.* Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:26 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 32 Amụma Daniel, p. 88
26 “‘Ma ebe ọ bụ na ha kwuru ka a hapụ úkwù osisi ahụ na mgbọrọgwụ ya,+ ị ga-emecha chịwakwa n’alaeze gị mgbe ị matara na Chineke na-achị n’eluigwe.*