Daniel 5:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 “Ma gị, Belshaza nwa ya,* i wedaghị onwe gị ala n’agbanyeghị na ị ma ihe a niile.