Daniel 6:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ugbu a, eze, bịanye aka n’akwụkwọ ka ọ bụrụ iwu,+ ka a ghara ịgbanwe ya agbanwe, n’ihi na a naghị agbanwe iwu ndị Midia na ndị Peshia agbanwe.”+ Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:8 Amụma Daniel, p. 118-119
8 Ugbu a, eze, bịanye aka n’akwụkwọ ka ọ bụrụ iwu,+ ka a ghara ịgbanwe ya agbanwe, n’ihi na a naghị agbanwe iwu ndị Midia na ndị Peshia agbanwe.”+