Daniel 7:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Daniel kwuru, sị: “Mgbe m nọ na-ele ihe na-eme n’ọhụụ m nọ na-ahụ n’abalị, m hụrụ ka ifufe nke si n’akụkụ anọ nke eluigwe* nọ na-eme ka oké osimiri na-enugharị.+
2 Daniel kwuru, sị: “Mgbe m nọ na-ele ihe na-eme n’ọhụụ m nọ na-ahụ n’abalị, m hụrụ ka ifufe nke si n’akụkụ anọ nke eluigwe* nọ na-eme ka oké osimiri na-enugharị.+