Daniel 7:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 “Mgbe m hụchara nke ahụ, m nọkwa na-ele anya wee hụ anụ ọhịa ọzọ. O yiri agụ owuru,+ ma o nwere nku anọ n’azụ ya ka nnụnụ. Anụ ọhịa ahụ nwere isi anọ,+ e nyekwara ya ikike ka ọ chịwa. Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:6 Ụlọ Nche,6/15/2012, p. 10-11 Amụma Daniel, p. 134-135
6 “Mgbe m hụchara nke ahụ, m nọkwa na-ele anya wee hụ anụ ọhịa ọzọ. O yiri agụ owuru,+ ma o nwere nku anọ n’azụ ya ka nnụnụ. Anụ ọhịa ahụ nwere isi anọ,+ e nyekwara ya ikike ka ọ chịwa.