Daniel 7:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Ọ ga-ekwutọ Onye Kacha Elu,+ ọ ga na-enyekwa ndị nsọ nke Onye Kacha Elu nsogbu. Ọ ga-achọ ka ọ gbanwee oge na iwu, a ga-enyefekwa ha n’aka ya ruo otu oge, oge abụọ, na ọkara otu oge.*+ Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:25 Amụma Daniel, p. 141-144, 177 Ụlọ Nche,8/1/1994, p. 3111/1/1993, p. 9-10
25 Ọ ga-ekwutọ Onye Kacha Elu,+ ọ ga na-enyekwa ndị nsọ nke Onye Kacha Elu nsogbu. Ọ ga-achọ ka ọ gbanwee oge na iwu, a ga-enyefekwa ha n’aka ya ruo otu oge, oge abụọ, na ọkara otu oge.*+