Daniel 8:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ka m nọ na-ele ihe na-emenụ, m hụrụ otu mkpi+ nke si n’ebe ọdịda anyanwụ na-agazu ụwa niile, ma ụkwụ ya anaghị emetụ n’ala. Mkpi ahụ nwere otu mpi a na-ahụ nke ọma nke dị n’agbata anya ya abụọ.+ Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:5 Amụma Daniel, p. 168-169
5 Ka m nọ na-ele ihe na-emenụ, m hụrụ otu mkpi+ nke si n’ebe ọdịda anyanwụ na-agazu ụwa niile, ma ụkwụ ya anaghị emetụ n’ala. Mkpi ahụ nwere otu mpi a na-ahụ nke ọma nke dị n’agbata anya ya abụọ.+